2 Samuel 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Joab+ nwa Zeruya bụ onyeisi ndị agha; Jehọshafat+ nwa Ahaịlọd bụ onye na-edekọ ihe. 2 Samuel 20:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Joab bụ onyeisi ndị agha+ niile nke Izrel; Benaya+ nwa Jehoyada+ bụkwa onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt.+
23 Joab bụ onyeisi ndị agha+ niile nke Izrel; Benaya+ nwa Jehoyada+ bụkwa onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt.+