2 Samuel 20:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Joab bụ onyeisi ndị agha+ niile nke Izrel; Benaya+ nwa Jehoyada+ bụkwa onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt.+ 1 Ihe E Mere 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Devid wee sị: “Onye ọ bụla nke ga-ebu ụzọ buso ndị Jibọs agha+ ga-abụ onye ndú na onyeisi.” Joab+ nwa Zeruya wee buru ụzọ gbagoo, o wee ghọọ onyeisi.
23 Joab bụ onyeisi ndị agha+ niile nke Izrel; Benaya+ nwa Jehoyada+ bụkwa onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt.+
6 Devid wee sị: “Onye ọ bụla nke ga-ebu ụzọ buso ndị Jibọs agha+ ga-abụ onye ndú na onyeisi.” Joab+ nwa Zeruya wee buru ụzọ gbagoo, o wee ghọọ onyeisi.