2 Samuel 15:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị niile na-ejere ya ozi wee na-agafe n’akụkụ ya; ndị Keretaịt niile na ndị Peletaịt+ niile na ndị Gat+ niile, narị ndị ikom isii, bụ́ ndị si Gat soro ya,+ wee na-agafe n’ihu eze. 1 Ndị Eze 1:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Eze wee zipụ ya na Zedọk onye nchụàjà na Netan onye amụma na Benaya nwa Jehoyada na ndị Keretaịt na ndị Peletaịt, ha wee mee ka ọ nọkwasị n’elu nne ịnyịnya eze.+
18 Ndị niile na-ejere ya ozi wee na-agafe n’akụkụ ya; ndị Keretaịt niile na ndị Peletaịt+ niile na ndị Gat+ niile, narị ndị ikom isii, bụ́ ndị si Gat soro ya,+ wee na-agafe n’ihu eze.
44 Eze wee zipụ ya na Zedọk onye nchụàjà na Netan onye amụma na Benaya nwa Jehoyada na ndị Keretaịt na ndị Peletaịt, ha wee mee ka ọ nọkwasị n’elu nne ịnyịnya eze.+