1 Samuel 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka oge na-aga, a kọọrọ Sọl na Devid agbagawo Gat, ọ gakwaghị ọzọ ịchọ ya.+ 1 Ihe E Mere 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee ruo mgbe e mesịrị na Devid meriri ndị Filistia+ wee mee ka ha nọrọ n’okpuru ya ma nara ndị Filistia Gat+ na obodo nta ya dị iche iche.
18 O wee ruo mgbe e mesịrị na Devid meriri ndị Filistia+ wee mee ka ha nọrọ n’okpuru ya ma nara ndị Filistia Gat+ na obodo nta ya dị iche iche.