1 Samuel 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, ha zipụrụ ozi wee kpọkọta ndị isi niile nke ndị Filistia, sị: “Gịnị ka anyị ga-eme igbe Chineke Izrel?” N’ikpeazụ, ha sịrị: “Ka e buru igbe Chineke Izrel gaa nkọnkọ nkọnkọ ruo Gat.”+ Ha wee buru igbe Chineke Izrel gaa nkọnkọ nkọnkọ ruo n’ebe ahụ. 1 Samuel 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka oge na-aga, a kọọrọ Sọl na Devid agbagawo Gat, ọ gakwaghị ọzọ ịchọ ya.+ 2 Samuel 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Unu akọla akụkọ ya n’ime Gat;+Unu akọsala ya n’okporo ámá Ashkelọn,+Ka ụmụ nwaanyị ndị Filistia ghara ịṅụrị ọṅụ,Ka ụmụ nwaanyị nke ndị a na-ebighị úgwù ghara inwe obi ụtọ.+
8 Ya mere, ha zipụrụ ozi wee kpọkọta ndị isi niile nke ndị Filistia, sị: “Gịnị ka anyị ga-eme igbe Chineke Izrel?” N’ikpeazụ, ha sịrị: “Ka e buru igbe Chineke Izrel gaa nkọnkọ nkọnkọ ruo Gat.”+ Ha wee buru igbe Chineke Izrel gaa nkọnkọ nkọnkọ ruo n’ebe ahụ.
20 Unu akọla akụkọ ya n’ime Gat;+Unu akọsala ya n’okporo ámá Ashkelọn,+Ka ụmụ nwaanyị ndị Filistia ghara ịṅụrị ọṅụ,Ka ụmụ nwaanyị nke ndị a na-ebighị úgwù ghara inwe obi ụtọ.+