Diuterọnọmi 32:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma ọ́ bụghị na m tụrụ egwu iwe onye iro,+Na ndị na-emegide ha pụrụ ịghọtahie ya,+Na ha pụrụ ịsị: “Aka anyị akawo ike,+Ọ bụghịkwa Jehova mere ihe a dum.”+ 1 Samuel 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha wee gbupụ ya isi+ ma yipụ ya uwe agha ya, zigakwa ozi n’ala ndị Filistia gbaa gburugburu iji gwa+ ụlọ arụsị+ ha nakwa ndị ha ihe merenụ.
27 Ma ọ́ bụghị na m tụrụ egwu iwe onye iro,+Na ndị na-emegide ha pụrụ ịghọtahie ya,+Na ha pụrụ ịsị: “Aka anyị akawo ike,+Ọ bụghịkwa Jehova mere ihe a dum.”+
9 Ha wee gbupụ ya isi+ ma yipụ ya uwe agha ya, zigakwa ozi n’ala ndị Filistia gbaa gburugburu iji gwa+ ụlọ arụsị+ ha nakwa ndị ha ihe merenụ.