Abụ Ọma 115:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gịnị mere mba dị iche iche ga-eji sị:+“Olee ebe Chineke ha nọ?”+ Abụ Ọma 140:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova, biko, enyela onye ajọ omume ihe na-agụ ya.+Akwadola nkata ọ na-akpa, ka ha wee ghara ibuli onwe ha elu.+ Sila.
8 Jehova, biko, enyela onye ajọ omume ihe na-agụ ya.+Akwadola nkata ọ na-akpa, ka ha wee ghara ibuli onwe ha elu.+ Sila.