2 Samuel 15:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 E wee kọọrọ Devid, sị: “Ahitofel so ná ndị ha na Absalọm+ na-agba izu ọjọọ.”+ Devid wee sị:+ “Biko, Jehova,+ mee ka ndụmọdụ Ahitofel ghọọ ihe nzuzu!”+ Abụ Ọma 27:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Enyefela m n’aka mkpụrụ obi nke ndị na-emegide m;+N’ihi na ndị akaebe ụgha ebiliwo imegide m,+Onye na-ekupụ ime ihe ike dị ka ume ebiliwokwa imegide m.+
31 E wee kọọrọ Devid, sị: “Ahitofel so ná ndị ha na Absalọm+ na-agba izu ọjọọ.”+ Devid wee sị:+ “Biko, Jehova,+ mee ka ndụmọdụ Ahitofel ghọọ ihe nzuzu!”+
12 Enyefela m n’aka mkpụrụ obi nke ndị na-emegide m;+N’ihi na ndị akaebe ụgha ebiliwo imegide m,+Onye na-ekupụ ime ihe ike dị ka ume ebiliwokwa imegide m.+