Abụ Ọma 35:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị akaebe bụ́ ndị na-eme ihe ike ebiliwo;+Ha na-ajụ m ihe m na-amaghị.+ Matiu 26:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 N’oge ahụ, ndị isi nchụàjà na Sanhedrin dum na-achọgharị ihe ha ga-eji gbagide Jizọs akaebe ụgha ka ha wee gbuo ya,+ Ọrụ Ndịozi 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe ahụ, ha kpaliri ndị ikom na nzuzo ka ha kwuo, sị:+ “Anyị nụrụ ka ọ na-ekwulu+ Mozis na Chineke.”
59 N’oge ahụ, ndị isi nchụàjà na Sanhedrin dum na-achọgharị ihe ha ga-eji gbagide Jizọs akaebe ụgha ka ha wee gbuo ya,+
11 Mgbe ahụ, ha kpaliri ndị ikom na nzuzo ka ha kwuo, sị:+ “Anyị nụrụ ka ọ na-ekwulu+ Mozis na Chineke.”