Ọpụpụ 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Agbagidela mmadụ ibe gị akaebe ụgha.+ Mak 14:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 N’oge ahụ, ndị isi nchụàjà na Sanhedrin dum na-achọgharị ihe a ga-eji gbagide Jizọs akaebe ka ha wee gbuo ya,+ ma ọ dịghị nke ha na-ahụ.+
55 N’oge ahụ, ndị isi nchụàjà na Sanhedrin dum na-achọgharị ihe a ga-eji gbagide Jizọs akaebe ka ha wee gbuo ya,+ ma ọ dịghị nke ha na-ahụ.+