Levitikọs 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Agagharịla n’etiti ụmụnna gị iji kwutọọ mmadụ.+ Ebilila ịwụfu ọbara mmadụ ibe gị.+ Abụ m Jehova. Diuterọnọmi 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “‘Agbagidela mmadụ ibe gị akaebe ụgha.+ Diuterọnọmi 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụrụ na onye akaebe nke na-akpa nkata ime mmadụ ihe ọjọọ ebilie gbagide mmadụ akaebe iji bo ya ebubo na ọ bụ onye nnupụisi,+ Abụ Ọma 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ dịghị eji ire ya ekwutọ mmadụ.+Ọ dịghị eme mmadụ ibe ya ihe ọjọọ,+Ọ dịghịkwa akọcha onye ya na ya na-akpachi anya.+
16 “‘Agagharịla n’etiti ụmụnna gị iji kwutọọ mmadụ.+ Ebilila ịwụfu ọbara mmadụ ibe gị.+ Abụ m Jehova.
16 Ọ bụrụ na onye akaebe nke na-akpa nkata ime mmadụ ihe ọjọọ ebilie gbagide mmadụ akaebe iji bo ya ebubo na ọ bụ onye nnupụisi,+
3 Ọ dịghị eji ire ya ekwutọ mmadụ.+Ọ dịghị eme mmadụ ibe ya ihe ọjọọ,+Ọ dịghịkwa akọcha onye ya na ya na-akpachi anya.+