Levitikọs 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Agagharịla n’etiti ụmụnna gị iji kwutọọ mmadụ.+ Ebilila ịwụfu ọbara mmadụ ibe gị.+ Abụ m Jehova. Abụ Ọma 34:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Chee ire gị nche ka ọ ghara ikwu ihe ọjọọ,+Cheekwa egbugbere ọnụ gị nche ka ọ ghara ikwu okwu aghụghọ.+ Abụ Ọma 101:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye ọ bụla nke na-ekwutọ ibe ya na nzuzo,+M ga-emechi ya ọnụ.+Onye ọ bụla anya ya dị mpako, onye obi ya dịkwa nganga,+Agaghị m edili ihe ọ na-eme.+ Ilu 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye na-ejegharị dị ka onye nkwutọ+ na-ekpughe okwu nzuzo,+ ma onye kwesịrị ntụkwasị obi na mmụọ ya na-ezochi okwu.+ Ilu 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye na-agagharị dị ka onye nkwutọ na-ekpughe okwu nzuzo;+ gị na onye ọnụ na-akọ ọkọ enwekwala mkpakọrịta ọ bụla.+ Ilu 30:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ekwutọla onye na-eje ozi ná ntị nna ya ukwu,+ ka o wee ghara ịkọcha gị, ka i wee ghara ịbụ onye ikpe mara.+
16 “‘Agagharịla n’etiti ụmụnna gị iji kwutọọ mmadụ.+ Ebilila ịwụfu ọbara mmadụ ibe gị.+ Abụ m Jehova.
13 Chee ire gị nche ka ọ ghara ikwu ihe ọjọọ,+Cheekwa egbugbere ọnụ gị nche ka ọ ghara ikwu okwu aghụghọ.+
5 Onye ọ bụla nke na-ekwutọ ibe ya na nzuzo,+M ga-emechi ya ọnụ.+Onye ọ bụla anya ya dị mpako, onye obi ya dịkwa nganga,+Agaghị m edili ihe ọ na-eme.+
13 Onye na-ejegharị dị ka onye nkwutọ+ na-ekpughe okwu nzuzo,+ ma onye kwesịrị ntụkwasị obi na mmụọ ya na-ezochi okwu.+
19 Onye na-agagharị dị ka onye nkwutọ na-ekpughe okwu nzuzo;+ gị na onye ọnụ na-akọ ọkọ enwekwala mkpakọrịta ọ bụla.+
10 Ekwutọla onye na-eje ozi ná ntị nna ya ukwu,+ ka o wee ghara ịkọcha gị, ka i wee ghara ịbụ onye ikpe mara.+