14 Ndị ikom ahụ wee sị ya: “Mkpụrụ obi anyị ga-anwụ kama unu onwe unu ịnwụ!+ Ọ bụrụ na unu akọghị banyere ihe a anyị bịara, ọ ga-erukwa na mgbe Jehova ga-enye anyị ala a, anyị ga-egosi gị obiọma na ikwesi ntụkwasị obi.”+
27 E mesịa, ndị isi niile bịakwutere Jeremaya wee malite ịjụ ya ajụjụ. O wee gwa ha ihe niile eze nyere ya n’iwu ka o kwuo.+ Ya mere, ha agwaghị ya ihe ọ bụla, n’ihi na ha anụghị ihe ha kwurịtara.