15 Devid wee sị ya: “Ị̀ ga-eduga m n’ebe ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ahụ nọ?” O wee zaa, sị: “Jiri Chineke ṅụọrọ m iyi+ na ị gaghị egbu m, nakwa na ị gaghị enyefe m n’aka nna m ukwu,+ m ga-edugakwa gị n’ebe ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ahụ nọ.”
41 Onye na-anabata onye amụma n’ihi na ọ bụ onye amụma ga-enweta ụgwọ ọrụ nke onye amụma,+ onye na-anabatakwa onye ezi omume n’ihi na ọ bụ onye ezi omume ga-enweta ụgwọ ọrụ nke onye ezi omume.+