14 Ndị ikom ahụ wee sị ya: “Mkpụrụ obi anyị ga-anwụ kama unu onwe unu ịnwụ!+ Ọ bụrụ na unu akọghị banyere ihe a anyị bịara, ọ ga-erukwa na mgbe Jehova ga-enye anyị ala a, anyị ga-egosi gị obiọma na ikwesi ntụkwasị obi.”+
13 O wee sị ya: “Biko, sị ya, ‘Lee, i sogbuwo onwe gị nke ukwuu n’ihi anyị.+ Gịnị ka a ga-emere gị?+ Ò nwere ihe a ga-agwara gị eze+ ma ọ bụ onyeisi+ ndị agha?” O wee zaa, sị: “Ọ bụ n’etiti ndị m ka m bi.”+