2 Ndị Eze 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe ọ batara, lee, ndị isi ndị agha nọ ọdụ n’ebe ahụ. O wee sị: “Onyeisi, ọ dị ihe m chọrọ ịgwa gị.”+ Jihu wee sị: “Olee onye ọ bụ n’ime anyị niile?” O wee sị: “Onyeisi, ọ bụ gị.”
5 Mgbe ọ batara, lee, ndị isi ndị agha nọ ọdụ n’ebe ahụ. O wee sị: “Onyeisi, ọ dị ihe m chọrọ ịgwa gị.”+ Jihu wee sị: “Olee onye ọ bụ n’ime anyị niile?” O wee sị: “Onyeisi, ọ bụ gị.”