Ndị Ikpe 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya onwe ya wee si n’ebe a na-awa nkume na Gilgal laghachi,+ o wee sị: “Eze, ọ dị ihe nzuzo m chọrọ ịgwa gị.” O wee sị: “Cheregodị!” Ndị ahụ niile guzo ya n’akụkụ wee si n’ebe ọ nọ pụọ.+
19 Ya onwe ya wee si n’ebe a na-awa nkume na Gilgal laghachi,+ o wee sị: “Eze, ọ dị ihe nzuzo m chọrọ ịgwa gị.” O wee sị: “Cheregodị!” Ndị ahụ niile guzo ya n’akụkụ wee si n’ebe ọ nọ pụọ.+