Joshụa 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụmụ Izrel wee si na Jọdan pụta n’abalị iri n’ọnwa mbụ ma maa ụlọikwuu na Gilgal+ n’ókè dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ala Jeriko. Joshụa 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova wee sị Jọshụa: “Taa, ewepụwo m nkọcha Ijipt n’ahụ́ unu.”+ E wee kpọọ aha ebe ahụ Gilgal+ ruo taa.
19 Ụmụ Izrel wee si na Jọdan pụta n’abalị iri n’ọnwa mbụ ma maa ụlọikwuu na Gilgal+ n’ókè dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ala Jeriko.
9 Jehova wee sị Jọshụa: “Taa, ewepụwo m nkọcha Ijipt n’ahụ́ unu.”+ E wee kpọọ aha ebe ahụ Gilgal+ ruo taa.