14 Ha wee gaa n’ihu ịsị ha: “Ọ gaghị ekwe anyị omume ime ihe dị otú ahụ, ịkpọrọ nwanne anyị nwaanyị kpọnye nwoke a na-ebighị úgwù,+ n’ihi na nke ahụ bụụrụ anyị ihe nkọcha.
26 bụ́ Ijipt+ na Juda+ na Idọm+ na ụmụ Amọn+ na Moab+ na ndị niile na-akpụ ntutu dị n’agba ntị abụọ ha, bụ́ ndị bi n’ala ịkpa;+ n’ihi na mba niile bụ ndị a na-ebighị úgwù, ụlọ Izrel dum bụkwa ndị a na-ebighị úgwù n’obi.”+