Jeremaya 49:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere ụmụ Amọn:+ “Ọ̀ bụ na Izrel enweghị ụmụ, ka ọ̀ bụ na Izrel enweghị onye ga-eketa ihe ya? Gịnị mere Malkam+ ji weghara Gad,+ gịnịkwa mere ndị na-efe ya ji biri n’obodo ndị dị n’Izrel?”+ Ezikiel 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nwa nke mmadụ, chee ihu n’ebe ụmụ Amọn nọ ma buo amụma ihe a ga-eme ha.+
49 Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere ụmụ Amọn:+ “Ọ̀ bụ na Izrel enweghị ụmụ, ka ọ̀ bụ na Izrel enweghị onye ga-eketa ihe ya? Gịnị mere Malkam+ ji weghara Gad,+ gịnịkwa mere ndị na-efe ya ji biri n’obodo ndị dị n’Izrel?”+