Emọs 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘“N’ihi nnupụisi atọ nke ụmụ Amọn nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ,+ n’ihi na ha bọwara ndị inyom Gilied dị ime afọ, iji mee ka ókèala ha saa mbara.+
13 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘“N’ihi nnupụisi atọ nke ụmụ Amọn nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ,+ n’ihi na ha bọwara ndị inyom Gilied dị ime afọ, iji mee ka ókèala ha saa mbara.+