13 Eze ụmụ Amọn wee gwa ndị ozi Jefta, sị: “Ọ bụ n’ihi na Izrel naara m ala m mgbe ha si n’Ijipt pụta,+ malite n’Anọn+ ruo Jabọk, ruokwa Jọdan.+ Ugbu a, biko, nyeghachi m ya n’udo.”
49Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere ụmụ Amọn:+ “Ọ̀ bụ na Izrel enweghị ụmụ, ka ọ̀ bụ na Izrel enweghị onye ga-eketa ihe ya? Gịnị mere Malkam+ ji weghara Gad,+ gịnịkwa mere ndị na-efe ya ji biri n’obodo ndị dị n’Izrel?”+