Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 83:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  4 Ha asịwo: “Bịanụ ka anyị kpochapụ ha ka ha ghara ịbụkwa mba,+

      Ka a gharakwa icheta aha Izrel ọzọ.”+

  • Ezikiel 36:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘N’ezie, m ga-eji ekworo m dị ọkụ kwuo okwu+ megide ndị fọdụrụ ná mba dị iche iche, megidekwa Idọm dum,+ ndị ji oké ọṅụ weghara ala m ka ọ bụrụzie nke ha,+ ndị na-akwa emo n’ime mkpụrụ obi ha,+ n’ihi ala ịta ahịhịa ya nakwa iji kwakọrọ ihe dị na ya.’”’+

  • Obedaya 13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 I kwesịghị ịbata n’ọnụ ụzọ ámá nke ndị m n’ụbọchị ọdachi+ dakwasịrị ha. Gị onwe gị ekwesịghị ịnọ na-ekiri nhụjuanya ya n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị ya; i kwesịghịkwa isetịpụ aka metụ akụ̀ ya n’ụbọchị ọdachi+ dakwasịrị ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya