Zekaraya 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M na-eweso mba ndị tụsaara ahụ́+ oké iwe; n’ihi na mụ onwe m wetụrụ iwe,+ ma ha onwe ha so kpata ọdachi ahụ.”’+
15 M na-eweso mba ndị tụsaara ahụ́+ oké iwe; n’ihi na mụ onwe m wetụrụ iwe,+ ma ha onwe ha so kpata ọdachi ahụ.”’+