Abụ Ọma 69:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na ha na-achụ onye gị onwe gị tiri ihe otiti ọsọ,+Ha na-akọkwa akụkọ ihe mgbu nke ndị ị mapuru ahụ́. Abụ Ọma 137:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, biko, cheta+ ihe ụmụ Idọm+ mere n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị Jeruselem,+Ha nọ na-asị: “Kwatuo ya! Kwaturuo ya ala!”+ Aịzaya 47:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wesoro ndị m iwe.+ M merụrụ ihe nketa m,+ m wee nyefee ha n’aka gị.+ I mereghị ha ebere.+ I boro agadi yok dị arọ nke ukwuu.+ Jeremaya 51:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 ‘Ka ihe ike e mere m, meekwa ahụ́ m, dịrị n’isi Babịlọn!’ ka nwaanyị bi na Zayọn ga-ekwu.+ ‘Ka ọbara m dịrị n’isi ndị bi na Kaldia!’ ka Jeruselem ga-ekwu.”+
26 N’ihi na ha na-achụ onye gị onwe gị tiri ihe otiti ọsọ,+Ha na-akọkwa akụkọ ihe mgbu nke ndị ị mapuru ahụ́.
7 Jehova, biko, cheta+ ihe ụmụ Idọm+ mere n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị Jeruselem,+Ha nọ na-asị: “Kwatuo ya! Kwaturuo ya ala!”+
6 M wesoro ndị m iwe.+ M merụrụ ihe nketa m,+ m wee nyefee ha n’aka gị.+ I mereghị ha ebere.+ I boro agadi yok dị arọ nke ukwuu.+
35 ‘Ka ihe ike e mere m, meekwa ahụ́ m, dịrị n’isi Babịlọn!’ ka nwaanyị bi na Zayọn ga-ekwu.+ ‘Ka ọbara m dịrị n’isi ndị bi na Kaldia!’ ka Jeruselem ga-ekwu.”+