Obedaya 10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi imeso nwanne gị bụ́ Jekọb+ ihe ike, ihere+ ga-emegbu gị, a ga-ebipụkwa gị ruo mgbe ebighị ebi.+ Obedaya 12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “I kwesịghị ịnọ na-ekiri ihe mere n’ụbọchị nwanne+ gị, ya bụ, n’ụbọchị ihe ọjọọ dakwasịrị ya; i kwesịghịkwa ịṅụrị ọṅụ n’ihe mere ụmụ Juda n’ụbọchị a lara ha n’iyi;+ i kwesịghịkwa ịnọ na-etu ọnụ n’ụbọchị ahụhụ ha. Maịka 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “A ga-achịkọta ọtụtụ mba ibuso gị agha, bụ́ mba ndị ahụ na-asị, ‘Ka e metọọ ya, ka anya anyị legidekwa Zayọn.’+
10 N’ihi imeso nwanne gị bụ́ Jekọb+ ihe ike, ihere+ ga-emegbu gị, a ga-ebipụkwa gị ruo mgbe ebighị ebi.+
12 “I kwesịghị ịnọ na-ekiri ihe mere n’ụbọchị nwanne+ gị, ya bụ, n’ụbọchị ihe ọjọọ dakwasịrị ya; i kwesịghịkwa ịṅụrị ọṅụ n’ihe mere ụmụ Juda n’ụbọchị a lara ha n’iyi;+ i kwesịghịkwa ịnọ na-etu ọnụ n’ụbọchị ahụhụ ha.
11 “A ga-achịkọta ọtụtụ mba ibuso gị agha, bụ́ mba ndị ahụ na-asị, ‘Ka e metọọ ya, ka anya anyị legidekwa Zayọn.’+