Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 27:42
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 42 Mgbe a kọọrọ Ribeka ihe Isọ nwa ya nke okenye kwuru, ozugbo ahụ o ziri ozi wee kpọọ Jekọb nwa ya nke nta, o wee sị ya: “Lee! Isọ nwanne gị ji gị na-akasi onwe ya obi—igbu gị.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 20:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Ma ọ sịrị: “Agafela.”+ Idọm+ wee jiri aka dị ike pụta ibuso ya agha, ya na ìgwè mmadụ.

  • Abụ Ọma 83:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  5 N’ihi na ha ejiriwo otu obi gbaa izu;+

      Ha wee gbaa ndụ imegide gị,+

  • Abụ Ọma 137:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  7 Jehova, biko, cheta+ ihe ụmụ Idọm+ mere n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị Jeruselem,+

      Ha nọ na-asị: “Kwatuo ya! Kwaturuo ya ala!”+

  • Joel 3:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Ijipt ga-aghọkwa ebe tọgbọrọ n’efu;+ Idọm ga-aghọkwa ala ịkpa nke tọgbọrọ n’efu,+ n’ihi ihe ike ha mesoro ụmụ Juda, bụ́ ndị ha nọ n’ala ha wụfuo ọbara na-emeghị ihe ọjọọ.+

  • Emọs 1:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘N’ihi nnupụisi atọ nke Idọm nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ, n’ihi na o ji mma agha chụọ nwanne ya ọsọ+ nakwa n’ihi na o meghịrị ya ebere,+ o ji iwe ya na-adọri anụ ruo mgbe ebighị ebi; o bukwa ọnụma n’obi ruo mgbe niile.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya