Jenesis 37:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha wee hụ ya ka ọ nọ n’ebe dị anya, tupu ya erute ha nso, ha malitere ịkpa nkata aghụghọ ka ha gbuo ya.+ Abụ Ọma 64:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha na-echepụta ihe ọjọọ;+Ha ezobewo atụmatụ aghụghọ ha ji akọ chepụta,+Ihe dị n’ime onye nke ọ bụla, ya bụ, n’ime obi ya, dị omimi.+ Ilu 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 anya dị elu,+ ire na-agha ụgha,+ na aka na-awụfu ọbara nke na-emeghị ihe ọjọọ,+
18 Ha wee hụ ya ka ọ nọ n’ebe dị anya, tupu ya erute ha nso, ha malitere ịkpa nkata aghụghọ ka ha gbuo ya.+
6 Ha na-echepụta ihe ọjọọ;+Ha ezobewo atụmatụ aghụghọ ha ji akọ chepụta,+Ihe dị n’ime onye nke ọ bụla, ya bụ, n’ime obi ya, dị omimi.+