Abụ Ọma 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ọ dịghị ihe si ha n’ọnụ a pụrụ ịtụkwasị obi;+Ime afọ ha bụ nnọọ ahụhụ.+Akpịrị ha bụ ili ghere oghe;+Ire ụtọ ka ha ji ekwu okwu.+ Jeremaya 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Obi dị aghụghọ karịa ihe ọ bụla ọzọ, o sikwara ike njite.+ Ònye pụrụ ịmara ya?
9 N’ihi na ọ dịghị ihe si ha n’ọnụ a pụrụ ịtụkwasị obi;+Ime afọ ha bụ nnọọ ahụhụ.+Akpịrị ha bụ ili ghere oghe;+Ire ụtọ ka ha ji ekwu okwu.+