Ilu 29:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dimkpa nke na-eto mmadụ ibe ya otuto efu+ bụ ụgbụ ka ọ na-agbasara ụkwụ ya.+ 1 Ndị Tesalonaịka 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’eziokwu, ọ dịghị mgbe anyị ji okwu ịja mma efu bịa,+ (dị nnọọ ka unu maara). Anyị abịaghịkwa dị ka ndị ihu abụọ+ bụ́ ndị nwere anyaukwu.+ Chineke bụ onye akaebe! Jems 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otú ahụkwa, ire bụ ihe dị nta nke dị n’ahụ́, ma ọ na-etu ọnụ dị ukwuu.+ Lee ntakịrị ọkụ ọ na-ewe iji suo oké ọhịa ọkụ!
5 N’eziokwu, ọ dịghị mgbe anyị ji okwu ịja mma efu bịa,+ (dị nnọọ ka unu maara). Anyị abịaghịkwa dị ka ndị ihu abụọ+ bụ́ ndị nwere anyaukwu.+ Chineke bụ onye akaebe!
5 Otú ahụkwa, ire bụ ihe dị nta nke dị n’ahụ́, ma ọ na-etu ọnụ dị ukwuu.+ Lee ntakịrị ọkụ ọ na-ewe iji suo oké ọhịa ọkụ!