Ilu 28:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Onye na-abara mmadụ mba+ ga-emesị nweta ihu ọma karịa onye na-eji ire ya eto mmadụ otuto efu. Ilu 29:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dimkpa nke na-eto mmadụ ibe ya otuto efu+ bụ ụgbụ ka ọ na-agbasara ụkwụ ya.+