2 Samuel 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Netan wee sị Devid: “Ọ bụ gị bụ nwoke ahụ! Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Ọ bụ m tere gị mmanụ+ ịbụ eze Izrel, ọ bụ m napụtakwara+ gị n’aka Sọl. Abụ Ọma 141:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụrụ na onye ezi omume etie m ihe, ọ ga-abụ obiọma;*+Ọ bụrụkwa na ọ baara m mba, ọ ga-abụ mmanụ a wụsara m n’isi,+Nke isi m na-agaghị achọ ịjụ.+N’ihi na m ka ga na-ekpere ha ekpere ọbụna n’oge ọdachi dakwasịrị ha.+ Ilu 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọnyá onye hụrụ mmadụ n’anya mepụrụ ya si n’ezi obi,+ ma nsusu ọnụ nke onye kpọrọ mmadụ asị bụ ihe a ga-arịọsiri arịrịọ ike.+ Ndị Galeshia 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Otú ọ dị, mgbe Sifas+ bịara Antiọk,+ agwara m ya okwu ihu na ihu, n’ihi na ihe o mere kwesịrị nkatọ.+
7 Netan wee sị Devid: “Ọ bụ gị bụ nwoke ahụ! Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Ọ bụ m tere gị mmanụ+ ịbụ eze Izrel, ọ bụ m napụtakwara+ gị n’aka Sọl.
5 Ọ bụrụ na onye ezi omume etie m ihe, ọ ga-abụ obiọma;*+Ọ bụrụkwa na ọ baara m mba, ọ ga-abụ mmanụ a wụsara m n’isi,+Nke isi m na-agaghị achọ ịjụ.+N’ihi na m ka ga na-ekpere ha ekpere ọbụna n’oge ọdachi dakwasịrị ha.+
6 Ọnyá onye hụrụ mmadụ n’anya mepụrụ ya si n’ezi obi,+ ma nsusu ọnụ nke onye kpọrọ mmadụ asị bụ ihe a ga-arịọsiri arịrịọ ike.+
11 Otú ọ dị, mgbe Sifas+ bịara Antiọk,+ agwara m ya okwu ihu na ihu, n’ihi na ihe o mere kwesịrị nkatọ.+