Abụ Ọma 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị na-edoziri m tebụl n’ihu ndị iro m.+I tewo isi m mmanụ;+Iko m juru n’ọnụ.+ Ilu 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na ihe e nyere n’iwu bụ oriọna,+ iwu ahụ bụkwa ìhè,+ ịba mba nke ịdọ aka ná ntị bụkwa ụzọ ndụ,+ Ilu 19:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 I kwesịrị iti onye na-akwa emo ihe,+ ka onye na-amaghị ihe wee mara ihe;+ e kwesịkwara ịbara onye na-aghọta ihe mba, ka o wee nweta ihe ọmụma.+ Jems 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 È nwere onye ọ bụla na-arịa ọrịa n’etiti unu?+ Ka ọ kpọọ ndị okenye+ nke ọgbakọ, ka ha kpeekwara ya ekpere, teekwa ya mmanụ+ n’aha Jehova.
23 N’ihi na ihe e nyere n’iwu bụ oriọna,+ iwu ahụ bụkwa ìhè,+ ịba mba nke ịdọ aka ná ntị bụkwa ụzọ ndụ,+
25 I kwesịrị iti onye na-akwa emo ihe,+ ka onye na-amaghị ihe wee mara ihe;+ e kwesịkwara ịbara onye na-aghọta ihe mba, ka o wee nweta ihe ọmụma.+
14 È nwere onye ọ bụla na-arịa ọrịa n’etiti unu?+ Ka ọ kpọọ ndị okenye+ nke ọgbakọ, ka ha kpeekwara ya ekpere, teekwa ya mmanụ+ n’aha Jehova.