Aịzaya 30:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ntị gị ga-anụkwa okwu n’azụ gị, sị: “Lekwa ụzọ.+ Jeenụ ije na ya,” ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya gaa n’aka nri ma ọ bụ gaa n’aka ekpe.+ Aịzaya 51:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ṅaanụ m ntị, unu ndị m; unu mba nke m,+ geenụ m ntị. N’ihi na iwu ga-esi n’ebe m nọ pụta,+ m ga-emekwa ka mkpebi ikpe m dịrị ka ìhè nye ndị dị iche iche.+
21 Ntị gị ga-anụkwa okwu n’azụ gị, sị: “Lekwa ụzọ.+ Jeenụ ije na ya,” ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya gaa n’aka nri ma ọ bụ gaa n’aka ekpe.+
4 “Ṅaanụ m ntị, unu ndị m; unu mba nke m,+ geenụ m ntị. N’ihi na iwu ga-esi n’ebe m nọ pụta,+ m ga-emekwa ka mkpebi ikpe m dịrị ka ìhè nye ndị dị iche iche.+