Abụ Ọma 119:105 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 105 Okwu gị bụ oriọna nke na-enye ụkwụ m ìhè,+Bụrụkwa ìhè na-enwu n’okporo ụzọ m.+ Ilu 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na ihe e nyere n’iwu bụ oriọna,+ iwu ahụ bụkwa ìhè,+ ịba mba nke ịdọ aka ná ntị bụkwa ụzọ ndụ,+ Matiu 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Lee! Ohu m+ nke m họọrọ, onye m hụrụ n’anya,+ onye ihe ya masịrị mkpụrụ obi m! M ga-eme ka mmụọ m dịkwasị ya,+ ọ ga-eme ka ihe bụ́ ikpe ziri ezi doo mba niile anya.
23 N’ihi na ihe e nyere n’iwu bụ oriọna,+ iwu ahụ bụkwa ìhè,+ ịba mba nke ịdọ aka ná ntị bụkwa ụzọ ndụ,+
18 “Lee! Ohu m+ nke m họọrọ, onye m hụrụ n’anya,+ onye ihe ya masịrị mkpụrụ obi m! M ga-eme ka mmụọ m dịkwasị ya,+ ọ ga-eme ka ihe bụ́ ikpe ziri ezi doo mba niile anya.