Job 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Zienụ m ihe, mụ onwe m ga-agbakwa nkịtị;+Meekwanụ ka m ghọta ihe ọ bụla m mehieworo.+ Ilu 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Kụziere onye maara ihe ihe, ọ ga-amakwa ihe karị.+ Nye onye ezi omume ihe ọmụma, ọ ga-atụkwasị ihe n’ihe ọ mụtara. Mkpughe 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Ndị niile m hụrụ n’anya nke ukwuu ka m na-abara mba, na-adọkwa aka ná ntị.+ Ya mere, na-anụ ọkụ n’obi, chegharịakwa.+
9 Kụziere onye maara ihe ihe, ọ ga-amakwa ihe karị.+ Nye onye ezi omume ihe ọmụma, ọ ga-atụkwasị ihe n’ihe ọ mụtara.
19 “‘Ndị niile m hụrụ n’anya nke ukwuu ka m na-abara mba, na-adọkwa aka ná ntị.+ Ya mere, na-anụ ọkụ n’obi, chegharịakwa.+