Ilu 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye maara ihe ga-ege ntị ma nwetakwuo ntụziaka,+ ọ bụkwa onye nwere nghọta na-enweta ezi ntụziaka,+ Ilu 15:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ntị nke na-anụ ịba mba+ nke ndụ na-anọ kpọmkwem n’etiti ndị maara ihe.+ Ilu 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ịba mba na-abami onye nwere nghọta n’ahụ́+ karịa iti onye nzuzu ihe ugboro otu narị.+ Ilu 25:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọla ntị e ji ọlaedo mee, na ihe ịchọ mma ọlaedo nke pụrụ iche, ka onye ji amamihe na-enye ịdọ aka ná ntị bụ ná ntị nke na-anụ ihe.+ Matiu 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na onye ọ bụla nke nwere, a ga-enyekwu ya, meekwa ka o nwee ihe n’ụba;+ ma onye ọ bụla nke na-enweghị, a ga-anara ya ọbụna ihe o nwere.+
5 Onye maara ihe ga-ege ntị ma nwetakwuo ntụziaka,+ ọ bụkwa onye nwere nghọta na-enweta ezi ntụziaka,+
12 Ọla ntị e ji ọlaedo mee, na ihe ịchọ mma ọlaedo nke pụrụ iche, ka onye ji amamihe na-enye ịdọ aka ná ntị bụ ná ntị nke na-anụ ihe.+
12 N’ihi na onye ọ bụla nke nwere, a ga-enyekwu ya, meekwa ka o nwee ihe n’ụba;+ ma onye ọ bụla nke na-enweghị, a ga-anara ya ọbụna ihe o nwere.+