Ilu 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Abarala onye na-akwa emo mba, ka ọ ghara ịkpọ gị asị.+ Baara onye maara ihe mba, ọ ga-ahụ gị n’anya.+ Ilu 19:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Nụrụ ndụmọdụ, narakwa ịdọ aka ná ntị,+ ka i wee mara ihe n’ọdịnihu gị.+
8 Abarala onye na-akwa emo mba, ka ọ ghara ịkpọ gị asị.+ Baara onye maara ihe mba, ọ ga-ahụ gị n’anya.+