Abụ Ọma 141:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụrụ na onye ezi omume etie m ihe, ọ ga-abụ obiọma;*+Ọ bụrụkwa na ọ baara m mba, ọ ga-abụ mmanụ a wụsara m n’isi,+Nke isi m na-agaghị achọ ịjụ.+N’ihi na m ka ga na-ekpere ha ekpere ọbụna n’oge ọdachi dakwasịrị ha.+ Ilu 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọnyá onye hụrụ mmadụ n’anya mepụrụ ya si n’ezi obi,+ ma nsusu ọnụ nke onye kpọrọ mmadụ asị bụ ihe a ga-arịọsiri arịrịọ ike.+ Ilu 28:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Onye na-abara mmadụ mba+ ga-emesị nweta ihu ọma karịa onye na-eji ire ya eto mmadụ otuto efu.
5 Ọ bụrụ na onye ezi omume etie m ihe, ọ ga-abụ obiọma;*+Ọ bụrụkwa na ọ baara m mba, ọ ga-abụ mmanụ a wụsara m n’isi,+Nke isi m na-agaghị achọ ịjụ.+N’ihi na m ka ga na-ekpere ha ekpere ọbụna n’oge ọdachi dakwasịrị ha.+
6 Ọnyá onye hụrụ mmadụ n’anya mepụrụ ya si n’ezi obi,+ ma nsusu ọnụ nke onye kpọrọ mmadụ asị bụ ihe a ga-arịọsiri arịrịọ ike.+