Ilu 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Abarala onye na-akwa emo mba, ka ọ ghara ịkpọ gị asị.+ Baara onye maara ihe mba, ọ ga-ahụ gị n’anya.+ Ilu 19:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 I kwesịrị iti onye na-akwa emo ihe,+ ka onye na-amaghị ihe wee mara ihe;+ e kwesịkwara ịbara onye na-aghọta ihe mba, ka o wee nweta ihe ọmụma.+ Ilu 25:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọla ntị e ji ọlaedo mee, na ihe ịchọ mma ọlaedo nke pụrụ iche, ka onye ji amamihe na-enye ịdọ aka ná ntị bụ ná ntị nke na-anụ ihe.+
8 Abarala onye na-akwa emo mba, ka ọ ghara ịkpọ gị asị.+ Baara onye maara ihe mba, ọ ga-ahụ gị n’anya.+
25 I kwesịrị iti onye na-akwa emo ihe,+ ka onye na-amaghị ihe wee mara ihe;+ e kwesịkwara ịbara onye na-aghọta ihe mba, ka o wee nweta ihe ọmụma.+
12 Ọla ntị e ji ọlaedo mee, na ihe ịchọ mma ọlaedo nke pụrụ iche, ka onye ji amamihe na-enye ịdọ aka ná ntị bụ ná ntị nke na-anụ ihe.+