Diuterọnọmi 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na e kwesịrị ka a pịa onye ajọ omume ihe,+ onyeikpe ahụ ga-emekwa ka o dinara ala gbatịa onwe ya, a ga-anọkwa n’ihu ya pịa onye ahụ ọnụ ụtarị ole+ e kwesịrị ịpịa ya n’ihi ihe ọjọọ o mere. Ilu 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye na-amaghị ihe na-aghọ onye maara ihe mgbe e riri onye na-akwa emo iwu;+ onye maara ihe na-enwetakwa ihe ọmụma mgbe e mere ka ọ ghọta ihe.+ Ilu 22:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Chụpụ onye na-akwa emo ka esemokwu laa, ka okwu ikpe na mmechuihu kwụsịkwa.+
2 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na e kwesịrị ka a pịa onye ajọ omume ihe,+ onyeikpe ahụ ga-emekwa ka o dinara ala gbatịa onwe ya, a ga-anọkwa n’ihu ya pịa onye ahụ ọnụ ụtarị ole+ e kwesịrị ịpịa ya n’ihi ihe ọjọọ o mere.
11 Onye na-amaghị ihe na-aghọ onye maara ihe mgbe e riri onye na-akwa emo iwu;+ onye maara ihe na-enwetakwa ihe ọmụma mgbe e mere ka ọ ghọta ihe.+