1 Samuel 12:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Tụfịakwa! Mụ onwe m agaghị emehie Jehova site n’ịkwụsị ikpe ekpere maka unu;+ m ga-ezikwa+ unu ụzọ dị mma,+ nke ziri ezi. Matiu 5:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Otú ọ dị, ana m asị unu: Na-ahụnụ ndị iro unu n’anya,+ na-ekpekwanụ ekpere maka ndị na-akpagbu unu;+
23 Tụfịakwa! Mụ onwe m agaghị emehie Jehova site n’ịkwụsị ikpe ekpere maka unu;+ m ga-ezikwa+ unu ụzọ dị mma,+ nke ziri ezi.
44 Otú ọ dị, ana m asị unu: Na-ahụnụ ndị iro unu n’anya,+ na-ekpekwanụ ekpere maka ndị na-akpagbu unu;+