Abụ Ọma 34:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Bịanụ, ụmụ m, geenụ m ntị;+Ọ bụ egwu Jehova ka m ga-akụziri unu.+ Ilu 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga-ezi gị ụzọ amamihe;+ m ga-eme ka i jee ije n’ụzọ ziri ezi.+