1 Samuel 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Naanị tụọnụ egwu+ Jehova, jirikwanụ obi unu dum+ jeere ya ozi n’eziokwu; n’ihi na leenụ oké ihe ndị o meere unu.+ 1 Ndị Eze 4:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Chineke wee na-enye Sọlọmọn amamihe+ na nghọta+ n’ebe ọ dị ukwuu nakwa obi nwere nghọta dị ukwuu,+ dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+
24 Naanị tụọnụ egwu+ Jehova, jirikwanụ obi unu dum+ jeere ya ozi n’eziokwu; n’ihi na leenụ oké ihe ndị o meere unu.+
29 Chineke wee na-enye Sọlọmọn amamihe+ na nghọta+ n’ebe ọ dị ukwuu nakwa obi nwere nghọta dị ukwuu,+ dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+