1 Ndị Eze 10:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ya mere, Eze Sọlọmọn nwere akụnụba+ na amamihe+ karịa ndị eze niile ọzọ nọ n’ụwa. 2 Ihe E Mere 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nye m amamihe na ihe ọmụma+ ka m wee na-apụ, na-abata n’ihu ndị a,+ n’ihi na ònye pụrụ ikpe ndị gị nke a dị ọtụtụ ikpe?”+ Ilu 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ọ bụ Jehova na-enye amamihe;+ ihe ọmụma na nghọta na-esi n’ọnụ ya apụta.+
10 Nye m amamihe na ihe ọmụma+ ka m wee na-apụ, na-abata n’ihu ndị a,+ n’ihi na ònye pụrụ ikpe ndị gị nke a dị ọtụtụ ikpe?”+