Ọpụpụ 31:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M ga-eme ka mmụọ Chineke jupụta n’ime ya ka o wee nwee amamihe na nghọta na ihe ọmụma na nkà ịrụ ụdị ọrụ ọ bụla,+ 1 Ndị Eze 4:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Chineke wee na-enye Sọlọmọn amamihe+ na nghọta+ n’ebe ọ dị ukwuu nakwa obi nwere nghọta dị ukwuu,+ dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+ Jems 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma amamihe+ nke si n’elu bu ụzọ dị ọcha,+ na-emekwa udo,+ nwee ezi uche,+ dị njikere irube isi, jupụta n’ebere na ezi mkpụrụ,+ ọ dịghị akpa ókè n’ihi ile mmadụ anya n’ihu,+ ọ dịghị ihu abụọ.+
3 M ga-eme ka mmụọ Chineke jupụta n’ime ya ka o wee nwee amamihe na nghọta na ihe ọmụma na nkà ịrụ ụdị ọrụ ọ bụla,+
29 Chineke wee na-enye Sọlọmọn amamihe+ na nghọta+ n’ebe ọ dị ukwuu nakwa obi nwere nghọta dị ukwuu,+ dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+
17 Ma amamihe+ nke si n’elu bu ụzọ dị ọcha,+ na-emekwa udo,+ nwee ezi uche,+ dị njikere irube isi, jupụta n’ebere na ezi mkpụrụ,+ ọ dịghị akpa ókè n’ihi ile mmadụ anya n’ihu,+ ọ dịghị ihu abụọ.+