Jenesis 41:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Josef wee na-ekpokọta ọka dị nnọọ ukwuu,+ dị ka ájá dị n’oké osimiri, ruo mgbe ha mesịrị kwụsị ịgụ ya ọnụ, n’ihi na a pụghị ịgụta ya ọnụ.+
49 Josef wee na-ekpokọta ọka dị nnọọ ukwuu,+ dị ka ájá dị n’oké osimiri, ruo mgbe ha mesịrị kwụsị ịgụ ya ọnụ, n’ihi na a pụghị ịgụta ya ọnụ.+