1 Ndị Eze 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ohu gị nọkwa n’etiti ndị gị ị họọrọ,+ bụ́ ìgwè mmadụ a na-apụghị ịgụ ọnụ ma ọ bụ ịgụta ọnụ n’ihi ịdị ọtụtụ.+ Abụ Ọma 72:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka o jiri ezi omume kpechite ọnụ ndị gị,+Ka o jirikwa ikpe ziri ezi kpechite ọnụ ndị gị nọ n’ahụhụ.+
8 Ohu gị nọkwa n’etiti ndị gị ị họọrọ,+ bụ́ ìgwè mmadụ a na-apụghị ịgụ ọnụ ma ọ bụ ịgụta ọnụ n’ihi ịdị ọtụtụ.+
2 Ka o jiri ezi omume kpechite ọnụ ndị gị,+Ka o jirikwa ikpe ziri ezi kpechite ọnụ ndị gị nọ n’ahụhụ.+