1 Samuel 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụrụ na unu atụọ egwu Jehova+ ma jeere ya ozi,+ rubekwa isi n’ihe o kwuru,+ unu agharakwa inupụ isi+ n’iwu Jehova, ma unu ma eze unu nke ga-achị unu ga-abụ ndị na-eso Jehova bụ́ Chineke unu. Abụ Ọma 111:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ịtụ egwu Jehova bụ mmalite amamihe.+ ש [Sin]Ndị niile na-edebe iwu ya nwere ezi nghọta.+ ת [Tọọ]Otuto ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Ekliziastis 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ebe a nụworo ihe a dum, ihe bụ́ nkwubi okwu bụ: Tụọ egwu ezi Chineke,+ debekwa ihe o nyere n’iwu.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.
14 Ọ bụrụ na unu atụọ egwu Jehova+ ma jeere ya ozi,+ rubekwa isi n’ihe o kwuru,+ unu agharakwa inupụ isi+ n’iwu Jehova, ma unu ma eze unu nke ga-achị unu ga-abụ ndị na-eso Jehova bụ́ Chineke unu.
10 Ịtụ egwu Jehova bụ mmalite amamihe.+ ש [Sin]Ndị niile na-edebe iwu ya nwere ezi nghọta.+ ת [Tọọ]Otuto ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+
13 Ebe a nụworo ihe a dum, ihe bụ́ nkwubi okwu bụ: Tụọ egwu ezi Chineke,+ debekwa ihe o nyere n’iwu.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.