Diuterọnọmi 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova bụ́ Chineke unu ka unu ga-eso, ya ka unu ga-atụ egwu, ihe o nyere n’iwu ka unu ga-edebe, olu ya ka unu ga-ege ntị, ya ka unu ga-ejere ozi, ọ bụkwa n’ahụ́ ya ka unu ga-arapara.+ Diuterọnọmi 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ngọzi a niile ga-abịakwara gị ma chụkwute gị,+ n’ihi na ị na-ege ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị:
4 Jehova bụ́ Chineke unu ka unu ga-eso, ya ka unu ga-atụ egwu, ihe o nyere n’iwu ka unu ga-edebe, olu ya ka unu ga-ege ntị, ya ka unu ga-ejere ozi, ọ bụkwa n’ahụ́ ya ka unu ga-arapara.+